BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Vidio
Isi akụkọ
Vidio, Etu ndị na-agba ọsọ ehi si zọgbuo nwaanyị dị ime n'Ọba, Anambra Steeti, Duration 3,26
Ihe ịgba anyammiri a mere n'Ọba dị n'Anambra Steeti oge nwaanyị dị ime ọnwa itoolu aha ya bụ Adaobi Precious gara akwamozu n'Obodo Ogbenwe.
Ka ikpe Mmụọmmiriafuluanya, Eke-Hit, Onyeze Jesus na ndị ọzọ si gaa taa
Akụkụ maka Ekehit, Onyeeze Jesus na ndị ọzọ Gọọmenti Anambara steeti kpụrụ ụlọikpe.
Ndịagha ehiwela ụlọikpe ndịagha maka ndị e boro ebubo nkwatu ọchịchị
Isi ụlọọrụ nchekwa Naịjirịa hiwere ụlọikpe ndịagha ahụ n'ụbọchị Fraịde 24 Eprel 2026, n'ogige Scorpion Mess dị n'Asokoro Abuja.
E kwupụtala ụbọchị ọhụrụ a ga-eleba anya n'ikpe El-Rufai na DSS
Ụlọọrụ DSS akpụpụla aka chịburu Kadụna Steeti bụ Nasir El-Rufai n'ụlọikpe ma boo ya ebubo ise dabeere n'igbochi nchekwa obodo.
Popu adọọla ndị Afrịka aka na ntị megide ịkpa oke, dịka njem ya na-akụrụ ọnụ
Mgbe ọ na-agwa onyeisiala bụ Teodoro Obiang Nguema Mbasogo okwu n'obi ọchịchị tinyere ndị ọrụ gọọmenti, òtù obodo na ndị nnọchiteanya mba ofesi, Popu kwuru na omume ndị a na-ebibi obodo.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Eprel 24, 2026, Duration 0,47
Nchikọta akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Tọzde Eprel 24, 2026.
Ịran ejichiela ụgbọmmiri abụọ wakporo ọwara mmiri Strait of Hormuz
BBC chọpụtara na atụmatụ mkparịtaụka ọzọ na-aga n'ihu mana o doghị anya ka a ga-enwe ya n'izụụka a.
Covid-19: Ihe Naijiria na-eme maka nje coronavirus ọhụrụ a hụrụ
NCDC ekwiola na Naijiria enweela otu onye were anya na o bụ nje Covid-19.
Uche Nnaji na UNN na-achọ ohere idozi esemokwu ha n'ebubo asambodo adịgboroja
Cheta na Nnaji tinyere akwụkwọ n'ụlọikpe ahụ n'ọnwa Ọktoba afọ gara aga mgbe nnyocha kwuru na o ji asambodo adịgboroja nke ụlọakwụkwọ na nke o jiri fee ala nna ya bụ NYSC, arụ ọrụ.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.